1 Ndị Eze 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O nwekwara ndị isi na-enyere ya aka,+ ndị na-elekọta ọrụ ya. Ha na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ. Ha dị puku atọ na narị atọ (3,300). 1 Ndị Eze 9:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị isi nke ndị na-enyere Solomọn aka dị narị mmadụ ise na iri ise (550). Ha bụ ndị isi nke ndị na-arụ ọrụ.+ 2 Ihe E Mere 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ gwaziri puku mmadụ iri asaa (70,000) n’ime ha ka ha na-arụ ọrụ ndị nkịtị na-arụ,* gwa puku iri asatọ (80,000) ka ha na-awa nkume+ n’ugwu, gwakwa puku mmadụ atọ na narị isii (3,600) ka ha na-elekọta ndị ọrụ, hụkwa na ha na-arụ ọrụ ha.+
16 O nwekwara ndị isi na-enyere ya aka,+ ndị na-elekọta ọrụ ya. Ha na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ. Ha dị puku atọ na narị atọ (3,300).
23 Ndị isi nke ndị na-enyere Solomọn aka dị narị mmadụ ise na iri ise (550). Ha bụ ndị isi nke ndị na-arụ ọrụ.+
18 Ọ gwaziri puku mmadụ iri asaa (70,000) n’ime ha ka ha na-arụ ọrụ ndị nkịtị na-arụ,* gwa puku iri asatọ (80,000) ka ha na-awa nkume+ n’ugwu, gwakwa puku mmadụ atọ na narị isii (3,600) ka ha na-elekọta ndị ọrụ, hụkwa na ha na-arụ ọrụ ha.+