1 Ndị Eze 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Solomọn na Fero eze Ijipt gọrọ ọgọ. Ọ gara lụrụ nwa Fero,+ kpọlatakwa ya n’Obodo Devid+ ka ọ nọrọ ebe ahụ ruo mgbe ọ ga-arụcha ụlọ nke ya,+ na ụlọ Jehova,+ nakwa mgbidi ga-agba Jeruselem gburugburu.+
3 Solomọn na Fero eze Ijipt gọrọ ọgọ. Ọ gara lụrụ nwa Fero,+ kpọlatakwa ya n’Obodo Devid+ ka ọ nọrọ ebe ahụ ruo mgbe ọ ga-arụcha ụlọ nke ya,+ na ụlọ Jehova,+ nakwa mgbidi ga-agba Jeruselem gburugburu.+