1 Ndị Eze 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, ụlọ* ọ ga-ebi, nke dị n’ogige nke ọzọ,+ dị n’azụ Ụlọ Ocheeze. A rụkwara ya otú e si rụọ Ụlọ Ocheeze. Solomọn rụkwaara nwa Fero ọ lụrụ ụlọ.+ Ụlọ a na Ụlọ Ocheeze yikwara. 1 Ndị Eze 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma, nwa Fero+ si n’Obodo Devid pụta+ ma gaa n’ụlọ Solomọn rụụrụ ya. Mgbe ahụzi ka Solomọn rụrụ Milo.*+
8 Ma, ụlọ* ọ ga-ebi, nke dị n’ogige nke ọzọ,+ dị n’azụ Ụlọ Ocheeze. A rụkwara ya otú e si rụọ Ụlọ Ocheeze. Solomọn rụkwaara nwa Fero ọ lụrụ ụlọ.+ Ụlọ a na Ụlọ Ocheeze yikwara.
24 Ma, nwa Fero+ si n’Obodo Devid pụta+ ma gaa n’ụlọ Solomọn rụụrụ ya. Mgbe ahụzi ka Solomọn rụrụ Milo.*+