Ọnụ Ọgụgụ 33:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Otú a ka ndị Izrel si gaa mgbe ha si n’Ijipt pụta+ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.+ Ọ bụ Mosis na Erọn nọ na-edu ha.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ha wee si n’Abrona pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Iziọn-giba.+ 1 Ndị Eze 22:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Jehoshafat rụrụ ụgbọ mmiri ndị ga na-aga Tashish* ka e jiri ha gaa Ofa bute ọlaedo.+ Ma, ụgbọ mmiri ndị ahụ erughị n’ihi na ha kpuru n’Iziọn-giba.+
33 Otú a ka ndị Izrel si gaa mgbe ha si n’Ijipt pụta+ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.+ Ọ bụ Mosis na Erọn nọ na-edu ha.+
48 Jehoshafat rụrụ ụgbọ mmiri ndị ga na-aga Tashish* ka e jiri ha gaa Ofa bute ọlaedo.+ Ma, ụgbọ mmiri ndị ahụ erughị n’ihi na ha kpuru n’Iziọn-giba.+