Diuterọnọmi 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Anyị wee si na nke ụmụnne anyị, bụ́ ụmụ Ịsọ+ ndị bi na Sia, gafere. Anyị abanyeghị n’ụzọ e si aga Araba, Ilat, nakwa Iziọn-giba.+ “Anyị tụgharịziri soro ụzọ gawara ala ịkpa Moab.+ 2 Ndị Eze 14:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị Juda niile wee kpọrọ Azaraya,*+ chie ya eze, ya anọchie Amazaya+ nna ya. Ọ dị afọ iri na isii mgbe ahụ.+ 22 Mgbe Eze Amazaya nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ,+ Azaraya weghaara Ilat+ ma mee ka ọ bụrụghachi obodo ndị Juda. 2 Ndị Eze 16:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nyeere ndị Ịdọm aka ha enwetaghachi Ilat.+ O mechakwara chụpụ ndị Juu* n’Ilat, ndị Ịdọm agazie biri na ya ruo taa.
8 Anyị wee si na nke ụmụnne anyị, bụ́ ụmụ Ịsọ+ ndị bi na Sia, gafere. Anyị abanyeghị n’ụzọ e si aga Araba, Ilat, nakwa Iziọn-giba.+ “Anyị tụgharịziri soro ụzọ gawara ala ịkpa Moab.+
21 Ndị Juda niile wee kpọrọ Azaraya,*+ chie ya eze, ya anọchie Amazaya+ nna ya. Ọ dị afọ iri na isii mgbe ahụ.+ 22 Mgbe Eze Amazaya nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ,+ Azaraya weghaara Ilat+ ma mee ka ọ bụrụghachi obodo ndị Juda.
6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nyeere ndị Ịdọm aka ha enwetaghachi Ilat.+ O mechakwara chụpụ ndị Juu* n’Ilat, ndị Ịdọm agazie biri na ya ruo taa.