Matiu 23:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 ka ọbara ndị ezi omume niile e gburu* n’ụwa wee dị n’isi unu, malite n’ọbara Ebel onye ezi omume+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ụlọ nsọ na ebe ịchụàjà.+ Luk 11:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 malite n’ọbara Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya, onye e gburu n’agbata ebe ịchụàjà na ụlọ nsọ.’+ N’eziokwu, ana m asị unu, ọbara ha ga-adị n’isi ọgbọ a.
35 ka ọbara ndị ezi omume niile e gburu* n’ụwa wee dị n’isi unu, malite n’ọbara Ebel onye ezi omume+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ụlọ nsọ na ebe ịchụàjà.+
51 malite n’ọbara Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya, onye e gburu n’agbata ebe ịchụàjà na ụlọ nsọ.’+ N’eziokwu, ana m asị unu, ọbara ha ga-adị n’isi ọgbọ a.