2 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Devid wee biri n’ebe a rụsiri ike. A kpọkwara* ebe ahụ Obodo Devid. Devid bidokwara ịrụ mgbidi na ihe ndị ọzọ, ma na Milo*+ ma n’ebe ndị ọzọ.+ 1 Ndị Eze 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Devid mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e liekwa ya n’Obodo Devid.+
9 Devid wee biri n’ebe a rụsiri ike. A kpọkwara* ebe ahụ Obodo Devid. Devid bidokwara ịrụ mgbidi na ihe ndị ọzọ, ma na Milo*+ ma n’ebe ndị ọzọ.+