Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 6:23-28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 O jikwa osisi paịn* rụọ cherob abụọ+ n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’ime ime. Ogo nke ọ bụla n’ime ha dị kubit iri.+ 24 Otu nku cherob nke mbụ dị kubit ise, nku ya nke ọzọ dịkwa kubit ise. Isi n’ọnụ ọnụ otu nku ya ruo n’ọnụ ọnụ nku ya nke ọzọ dị kubit iri. 25 Nku cherob nke abụọ dịkwa kubit iri. Cherob abụọ ahụ hà, yiekwa ibe ha. 26 Ogo cherob nke mbụ dị kubit iri, ogo nke abụọ adịrịkwa kubit iri. 27 O busara cherob ndị ahụ+ n’ụlọ dị n’ime.* Nku cherob ndị ahụ gbasara agbasa nke na nku nke otu cherob na-emetụ n’otu akụkụ ahụ́ ụlọ ahụ, nku cherob nke ọzọ ana-emetụkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ahụ́ ụlọ ahụ. Nku ha nke ọzọ na-emetụkwa ibe ha n’ebe etiti ụlọ ahụ. 28 O jikwa ọlaedo machie cherob ndị ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya