-
2 Ihe E Mere 24:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ndị ahụ na-elekọta ọrụ hụrụ na a malitere ọrụ ahụ. Ha nọkwa na-elekọta ọrụ ahụ ka a nọ na-arụzi ụlọ ahụ. Ha rụzikwara ụlọ ezi Chineke, ya esie ike, dịkwa otú o kwesịrị ịdị.
-