Ọnụ Ọgụgụ 4:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “A ga-agụ ụmụ Kohat ndị nwoke ọnụ+ n’ime ụmụ Livaị ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara, 3 malite ná ndị niile dị afọ iri atọ+ ruo afọ iri ise+ bụ́ ndị so n’ìgwè e kenyere ọrụ n’ụlọikwuu nzute.+ 1 Ihe E Mere 23:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ụmụ Kohat bụ Amram, Izha,+ Hebrọn na Ọziel.+ Ha dị anọ.
2 “A ga-agụ ụmụ Kohat ndị nwoke ọnụ+ n’ime ụmụ Livaị ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara, 3 malite ná ndị niile dị afọ iri atọ+ ruo afọ iri ise+ bụ́ ndị so n’ìgwè e kenyere ọrụ n’ụlọikwuu nzute.+