Aịzaya 45:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 E nwere ihe mụnwa bụ́ Jehova na-agwa Saịrọs, bụ́ onye m tere mmanụ.+ M seere ya n’aka nri ya,+Ka m jiri ya weda mba dị iche iche ala,+Jiri ya napụ ndị eze ihe ha ji akpa ike,*Jirikwa ya meghee ọnụ ụzọ nwere ibo abụọ,Ka a ghara imechi ọnụ ụzọ ámá ya emechi. M gwara ya, sị: Daniel 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Saịrọs+ Eze Peshia, e nwere ihe e mere ka Daniel, onye a na-akpọ Belteshaza,+ mata. Ihe ahụ bụ eziokwu. Ọ bụ gbasara agha dị egwu. Ọ ghọtara ihe ahụ, ghọtakwa ihe ọ hụrụ.
45 E nwere ihe mụnwa bụ́ Jehova na-agwa Saịrọs, bụ́ onye m tere mmanụ.+ M seere ya n’aka nri ya,+Ka m jiri ya weda mba dị iche iche ala,+Jiri ya napụ ndị eze ihe ha ji akpa ike,*Jirikwa ya meghee ọnụ ụzọ nwere ibo abụọ,Ka a ghara imechi ọnụ ụzọ ámá ya emechi. M gwara ya, sị:
10 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Saịrọs+ Eze Peshia, e nwere ihe e mere ka Daniel, onye a na-akpọ Belteshaza,+ mata. Ihe ahụ bụ eziokwu. Ọ bụ gbasara agha dị egwu. Ọ ghọtara ihe ahụ, ghọtakwa ihe ọ hụrụ.