2 Ndị Eze 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia, eze Asiria meriri Sameria,+ dọrọkwa ndị Izrel n’agha+ laa Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan,+ nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+ Jeremaya 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ga-achụga ha ná mba ndị ha na ndị nna nna ha na-amaghị.+ M ga-emekwa ka e jiri mma agha na-achụ ha ruo mgbe m bibichara ha.’+
6 N’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia, eze Asiria meriri Sameria,+ dọrọkwa ndị Izrel n’agha+ laa Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan,+ nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+
16 M ga-achụga ha ná mba ndị ha na ndị nna nna ha na-amaghị.+ M ga-emekwa ka e jiri mma agha na-achụ ha ruo mgbe m bibichara ha.’+