Hagaị 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 N’afọ nke abụọ n’ọchịchị Eze Darayọs, n’ọnwa nke isii, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, Jehova si n’ọnụ Hagaị*+ onye amụma gwa gọvanọ Juda bụ́ Zerubabel+ nwa Shieltiel na nnukwu onye nchụàjà bụ́ Joshụa nwa Jehozadak, sị:
1 N’afọ nke abụọ n’ọchịchị Eze Darayọs, n’ọnwa nke isii, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, Jehova si n’ọnụ Hagaị*+ onye amụma gwa gọvanọ Juda bụ́ Zerubabel+ nwa Shieltiel na nnukwu onye nchụàjà bụ́ Joshụa nwa Jehozadak, sị: