-
2 Ndị Eze 24:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Nebukadneza eze Babịlọn bịakwara Jeruselem n’oge ahụ ndị agha ya nọchibidoro ya.
-
-
Daniel 1:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
1 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Jehoyakim+ Eze Juda, Nebukadneza Eze Babịlọn bịara Jeruselem nọchibido ya.+ 2 Ka oge na-aga, Jehova nyefere Jehoyakim Eze Juda n’aka Nebukadneza.+ Nebukadneza bukwaara ụfọdụ n’ime arịa ndị dị n’ụlọ* ezi Chineke ma buga ha na Shaịna,*+ n’ụlọ chi ya. O busara arịa ndị ahụ n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ chi ya.+
-