Ezra 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị a bụ ndị Juu si n’ógbè* ahụ, ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta,+ ya bụ, ndị Eze Nebukadneza nke Babịlọn dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+ Ha mechara lọta Jeruselem na Juda, onye nke ọ bụla alaa n’obodo nke ya.+
2 Ndị a bụ ndị Juu si n’ógbè* ahụ, ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta,+ ya bụ, ndị Eze Nebukadneza nke Babịlọn dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+ Ha mechara lọta Jeruselem na Juda, onye nke ọ bụla alaa n’obodo nke ya.+