-
Ezra 2:68, 69Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
68 Mgbe ụfọdụ ndị isi ọnụmara ha dị iche iche rutere n’ebe ụlọ Jehova dịbu na Jeruselem, ha nyere onyinye si ha n’obi+ maka ụlọ ezi Chineke, ka e jiri ha rụghachi ụlọ ahụ n’ebe ọ dịbu.+ 69 Onye nke ọ bụla nyere otú aka ruru ya. Ha niile nyere mkpụrụ ego drakma ọlaedo* dị puku iri isii na otu puku (61,000), na mkpụrụ ego maịna* ọlaọcha+ dị puku ise (5,000) a ga-etinye n’ebe a na-edowe akụ̀, nakwa otu narị (100) uwe mwụda maka ndị nchụàjà.
-