Jenesis 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Aha gị agaghịzi abụ Ebram.* Aha gị ga-abụzi Ebreham,* n’ihi na m ga-eme ka ị bụrụ nna ọtụtụ mba.