-
Jenesis 22:10-12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ebreham matịziri aka were mma ahụ ka o gbuo nwa ya.+ 11 Ma mmụọ ozi Jehova si n’eluigwe kpọọ ya òkù, sị: “Ebreham, Ebreham!” ya azaa ya, sị: “Lee m!” 12 O wee sị ya: “Emerụla nwa ahụ ahụ́, emekwala ya ihe ọ bụla, n’ihi na amatala m ugbu a na ị na-atụ egwu Chineke ebe ọ bụ na ị jụghị inye m nwa gị nwoke, bụ́ otu mkpụrụ nwa ị mụrụ.”+
-