Ọpụpụ 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rubere ya isi wee hapụ ndị Izrel ka ha gawa?+ Amaghị m onye Jehova bụ, agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel.”+
2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rubere ya isi wee hapụ ndị Izrel ka ha gawa?+ Amaghị m onye Jehova bụ, agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel.”+