Ọpụpụ 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma ihe mere m ji hapụ gị ndụ bụ ka m gosi gị ike m nakwa ka a kọsaa aha m n’ụwa niile.+