-
Ọpụpụ 14:21, 22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Mosis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ.+ Jehova wee jiri oké ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ niile, nke mere ka ala oké osimiri ahụ bụrụzie ala nkịtị.+ Mmiri ahụ wee kewaa.+ 22 Ndị Izrel wee si n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala nkịtị, gafere.+ Mmiri ahụ dị ka mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+
-