Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mgbe e mechara, ha tụgharịrị gbagowe n’Ụzọ E Si Aga Beshan. Ọg+ eze Beshan na ndị agha ya niile wee pụta ịlụso ha agha n’Edraị.+ Ọnụ Ọgụgụ 21:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ha wee na-egbu ya na ụmụ ya ndị nwoke na ndị obodo ya niile ruo mgbe a na-enweghịzi onye obodo ya fọrọ.+ Ha wee weghara ala ya.+
33 Mgbe e mechara, ha tụgharịrị gbagowe n’Ụzọ E Si Aga Beshan. Ọg+ eze Beshan na ndị agha ya niile wee pụta ịlụso ha agha n’Edraị.+
35 Ha wee na-egbu ya na ụmụ ya ndị nwoke na ndị obodo ya niile ruo mgbe a na-enweghịzi onye obodo ya fọrọ.+ Ha wee weghara ala ya.+