Jenesis 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova wee pụta n’ihu Ebram, sị ya: “Ọ bụ ụmụ* gị+ ka m ga-enye ala a.”+ O wee rụọrọ Jehova, onye pụtara n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ. Jenesis 26:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Bụrụ onye mbịarambịa n’ala a.+ M ga-anọnyere gị ma gọzie gị n’ihi na ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a niile.+ M ga-emezu iyi a m ṅụụrụ Ebreham nna gị:+
7 Jehova wee pụta n’ihu Ebram, sị ya: “Ọ bụ ụmụ* gị+ ka m ga-enye ala a.”+ O wee rụọrọ Jehova, onye pụtara n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.
3 Bụrụ onye mbịarambịa n’ala a.+ M ga-anọnyere gị ma gọzie gị n’ihi na ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a niile.+ M ga-emezu iyi a m ṅụụrụ Ebreham nna gị:+