17 N’oge ahụ, m ga-ewesa ha ezigbo iwe,+ m ga-ahapụkwa ha.+ Agaghịkwa m enyere ha aka+ ruo mgbe e bibiri ha. Mgbe ọtụtụ nsogbu bịachaara ha, ha ataakwa nnukwu ahụhụ,+ ha ga-asị, ‘Ọ̀ bụ na ọ bụghị maka na Chineke anyị anọnyereghị anyị mere nsogbu ndị a ji bịara anyị?’+