Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 2:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Mgbe ọ bụla Jehova nyere ha onyeikpe,+ Jehova na-anọnyere onyeikpe ahụ ma zọpụta ha n’aka ndị iro ha n’oge niile onyeikpe ahụ nọ ndụ; n’ihi na ọ na-ewute Jehova+ na ndị na-emegide ha na ndị na-echi ha ọnụ n’ala na-eme ka ha na-asụ ude.+

  • Ndị Ikpe 3:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Mgbe ndị Izrel rịọrọ Jehova ka o nyere ha aka,+ Jehova nyere ndị Izrel onye nzọpụta ka ọ napụta ha,+ ya bụ, Ọtniel+ nwa Kinaz, nwanne Keleb nke Keleb tọrọ.

  • Ndị Ikpe 3:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ndị Izrel wee rịọ Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ha onye nzọpụta,+ ya bụ, Ehud+ nwa Gira, onye ebo Benjamin,+ onye na-eme aka ekpe.+ Ka oge na-aga, ndị Izrel bunyere ya ụtụ ha tụkọtara ka ọ gaa bunye Eglọn eze Moab.

  • 1 Samuel 12:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Jehova wee si n’aka Jerubel+ na Bidan na Jefta+ na mụnwa bụ́ Samuel+ napụta unu n’aka ndị iro unu, ka obi ruo unu ala ebe unu bi.+

  • 2 Ndị Eze 13:4, 5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ka oge na-aga, Jehoahaz rịọrọ Jehova ka o meere ya amara, Jehova anụ arịrịọ ya, n’ihi na ọ hụrụ otú eze Siria si na-emesi ndị Izrel ike.+ 5 N’ihi ya, Jehova mere ka e nwee onye zọpụtara ndị Izrel+ n’aka ndị Siria, ha ebirikwa n’ụlọ ha otú ha bibu.*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya