Ndị Ikpe 4:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma mgbe Ehud nwụrụ, ndị Izrel mekwara ihe dị njọ n’anya Jehova.+ 2 N’ihi ya, Jehova nyefere ha n’aka* Jebin eze Kenan,+ onye chịrị na Hezọ. Onyeisi ndị agha ya bụ Sisera, onye bi na Haroshet.*+ Ndị Ikpe 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ndị Izrel malitekwara ime ihe dị njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Midian ruo afọ asaa.+
4 Ma mgbe Ehud nwụrụ, ndị Izrel mekwara ihe dị njọ n’anya Jehova.+ 2 N’ihi ya, Jehova nyefere ha n’aka* Jebin eze Kenan,+ onye chịrị na Hezọ. Onyeisi ndị agha ya bụ Sisera, onye bi na Haroshet.*+
6 Ma ndị Izrel malitekwara ime ihe dị njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Midian ruo afọ asaa.+