Nehemaya 8:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ezra bụ́ odeakwụkwọ* guzo n’ihe dị elu e ji osisi rụọ maka nnọkọ a. Matitaya, Shima, Anaya, Yuraya, Hilkaya, na Measaya guzo n’aka nri ya. Pedaya, Mishel, Malkaịja,+ Heshọm, Hash-badana, Zekaraya, na Meshọlam guzo n’aka ekpe ya.
4 Ezra bụ́ odeakwụkwọ* guzo n’ihe dị elu e ji osisi rụọ maka nnọkọ a. Matitaya, Shima, Anaya, Yuraya, Hilkaya, na Measaya guzo n’aka nri ya. Pedaya, Mishel, Malkaịja,+ Heshọm, Hash-badana, Zekaraya, na Meshọlam guzo n’aka ekpe ya.