9 (O si n’aka Rihọm, onye ọkwá ya gbagotere n’ọchịchị, na Shimshaị bụ́ odeakwụkwọ na ndị ọzọ ha na ha na-arụkọ ọrụ, ndị ikpe na ndị osote gọvanọ, ndị odeakwụkwọ, ndị Irek,+ ndị Babịlọn, ndị bi na Susa,+ ya bụ, ndị Ịlam,+
2 M nọ na Shushan*+ bụ́ ebe obí eze dị,* n’ógbè* Ịlam,+ mgbe m nọ na-ahụ ihe na-eme n’ọhụụ ahụ. Mgbe m nọ na-ahụ ọhụụ ahụ, m nọ n’akụkụ ọwa mmiri dị na Yulaị.