9 Habona,+ otu n’ime ndị na-eje ozi n’obí eze, wee sị: “E nwekwara osisi Heman gwunyere n’ala ka e jiri kwụgbuo Mọdekaị,+ onye kwuru ihe mere ka a ghara igbu eze.+ E gwunyere ya n’ụlọ Heman. Ogo ya dị kubit iri ise.” Eze wee sị: “Kwụwanụ ya n’elu ya.”