Job 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nwa ya nwoke nke ọ bụla na-eme oriri n’ụlọ ya n’ụbọchị nke ya.* Ha na-akpọ ụmụnne ha ndị nwaanyị atọ ka ha bịa soro ha rie ma ṅụọ.
4 Nwa ya nwoke nke ọ bụla na-eme oriri n’ụlọ ya n’ụbọchị nke ya.* Ha na-akpọ ụmụnne ha ndị nwaanyị atọ ka ha bịa soro ha rie ma ṅụọ.