Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 3:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+

  • Jenesis 47:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Jekọb zara Fero, sị: “Adị m otu narị afọ na iri atọ (130). Kemgbe ndụ m, ọ na-abụ m kwara gaa ebe a, mụ akwara gaa ebe a.* Afọ ole na ole a m nọrọla ndụ bụ nsogbu nsogbu.+ Ha erubeghịdị afọ ole nna m hà nọruru n’oge niile ha nọ na-akwagharị n’ebe dị iche iche.”*+

  • Abụ Ọma 90:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Anyị na-adị ndụ ruo afọ iri asaa,

      Ma ọ bụkwanụ afọ iri asatọ,+ ma ọ bụrụ na anyị siri ezigbo ike.

      Ma ihe juru n’afọ ndị a bụ nsogbu na ahụhụ.

      Ha na-agwụ ngwa ngwa, nke anyị agaa.+

  • Ekliziastis 2:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 N’ihi na ná ndụ ya niile, ọrụ ọ na-arụ na-akpasu ya iwe, na-agbawakwa ya obi.+ Obi anaghịdị ezu ya ike n’abalị.+ Ihe a bụkwa ihe efu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya