-
Diuterọnọmi 29:22, 23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 “Mgbe ọgbọ ndị ga-esote unu, ya bụ, ụmụ unu nakwa onye mba ọzọ nke ga-esi n’ala dị anya bịa, ga-ahụ ahụhụ ala ahụ na-ata, nsogbu niile Jehova ga-eweta n’ala ahụ, 23 ya bụ, sọlfọ na nnu na ọkụ, nke ga-eme ka a ghara ịkọ ihe n’ala ahụ niile, ka ihe ghara ipu na ya, ahịhịa ndụ agharakwa ipu na ya, otú ọ dị mgbe e bibiri Sọdọm na Gọmọra,+ Adma na Zeboyim,+ bụ́ obodo ndị Jehova ji iwe na ọnụma ya bibie,
-