-
Habakọk 1:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Gịnị mere i ji mee ka m na-ahụ ndị na-eme ihe ọjọọ?
Gịnịkwa mere i ji hapụ ndị na-emegbu ndị ọzọ?
Gịnị mere m ji na-ahụ ndị na-emebisị ihe ndị mmadụ na ndị tigbuo zọgbuo?
Gịnịkwa mere e ji na-ese okwu ma na-alụ ọgụ ebe niile?
-