Abụ Ọma 59:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Lee, ha ezoola na-eche m.*+ Jehova, ndị dị ike na-alụso m ọgụ,Ma ọ bụghị maka na m nupụrụ isi ma ọ bụ maka na m mehiere.+
3 Lee, ha ezoola na-eche m.*+ Jehova, ndị dị ike na-alụso m ọgụ,Ma ọ bụghị maka na m nupụrụ isi ma ọ bụ maka na m mehiere.+