Ilu 7:8-10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ nọ na-aga n’okporo ụzọ dị nso n’ebe nwaanyị ahụ bi,Ọ gawakwara n’ụzọ gara n’ụlọ nwaanyị ahụ 9 Mgbe anyanwụ dara, ná mgbede,+Mgbe chi na-achọ iji, ọchịchịrị achọwakwa ịgba. 10 M wee hụ ka otu nwaanyị gara zute ya. O jiri ejiji ka akwụna,+ ọ dịkwa aghụghọ.
8 Ọ nọ na-aga n’okporo ụzọ dị nso n’ebe nwaanyị ahụ bi,Ọ gawakwara n’ụzọ gara n’ụlọ nwaanyị ahụ 9 Mgbe anyanwụ dara, ná mgbede,+Mgbe chi na-achọ iji, ọchịchịrị achọwakwa ịgba. 10 M wee hụ ka otu nwaanyị gara zute ya. O jiri ejiji ka akwụna,+ ọ dịkwa aghụghọ.