2 Samuel 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Gịnị mere i ji leda Jehova* anya, gaa mee ihe ọ sị emela? I gbuola Yuraya onye Het.+ I ji mma agha ndị Amọn gbuo ya,+ kpọrọkwa nwunye ya.+ 2 Samuel 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ eziokwu na i mere nke gị na nzuzo,+ mụnwa ga-eme gị ihe a n’ihu ndị Izrel niile n’ehihie ọcha.’”* Abụ Ọma 94:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova, olee mgbe ndị ajọ omume ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ? Olee mgbe ha ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ?+ Abụ Ọma 94:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha na-asị: “Jaa anaghị ahụ ihe na-eme.+ Chineke Jekọb amaghị ihe na-eme.”+ Ilu 30:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ihe nwaanyị na-akwa iko na-eme bụ: O richaa, ya ehichaa ọnụ ya,Sịzie, “E nweghị ihe ọjọọ m mere.”+
9 Gịnị mere i ji leda Jehova* anya, gaa mee ihe ọ sị emela? I gbuola Yuraya onye Het.+ I ji mma agha ndị Amọn gbuo ya,+ kpọrọkwa nwunye ya.+
12 Ọ bụ eziokwu na i mere nke gị na nzuzo,+ mụnwa ga-eme gị ihe a n’ihu ndị Izrel niile n’ehihie ọcha.’”*
20 Ihe nwaanyị na-akwa iko na-eme bụ: O richaa, ya ehichaa ọnụ ya,Sịzie, “E nweghị ihe ọjọọ m mere.”+