-
Ekliziastis 8:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ọ bụ eziokwu na onye mmehie nwere ike ime ihe ọjọọ otu narị ugboro, dịteekwa ndụ aka, ma ama m na ihe ga-agaziri ndị na-atụ egwu ezi Chineke maka na ha na-atụ egwu ya.+ 13 Ma ihe agaghị agaziri onye ajọ omume,+ ọ gaghịkwa emeli ka ụbọchị ndụ ya, nke na-agafe ngwa ngwa ka onyinyo, dị ogologo,+ maka na ọ naghị atụ egwu Chineke.
-