Jenesis 18:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova sịrị: “Agaghị m ezoro Ebreham ihe m chọrọ ime.+ Jenesis 18:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Amarala m ya, amakwa m na ọ ga-enye ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya niile iwu ka ha na-eme ihe Jehova kwuru ma na-eme ihe dị mma na ihe ziri ezi,+ ka Jehova wee meere Ebreham ihe o kwere ya ná nkwa.”
19 Amarala m ya, amakwa m na ọ ga-enye ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya niile iwu ka ha na-eme ihe Jehova kwuru ma na-eme ihe dị mma na ihe ziri ezi,+ ka Jehova wee meere Ebreham ihe o kwere ya ná nkwa.”