-
Diuterọnọmi 32:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 O mere ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa.+
O wee rie ihe ubi mepụtara.+
O nyere ya mmanụ aṅụ nke si ná nnukwu nkume
Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike,
-