Nehemaya 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mmadụ niile wee jiri otu obi zukọta n’ámá dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri.+ Ha gwara Ezra+ bụ́ odeakwụkwọ* ka o weta akwụkwọ Iwu Mosis,+ bụ́ iwu Jehova nyere Izrel.+
8 Mmadụ niile wee jiri otu obi zukọta n’ámá dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri.+ Ha gwara Ezra+ bụ́ odeakwụkwọ* ka o weta akwụkwọ Iwu Mosis,+ bụ́ iwu Jehova nyere Izrel.+