Ilu 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na-ebeGa-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+ Ilu 24:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Napụta ndị e du na-aga ka e gbuo,Zọpụtakwa ndị na-adagharị na-aga n’ebe a ga-egbu ha.+
13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na-ebeGa-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+