-
Abụ Ọma 58:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Chineke, biko, kụpụsịa ha ezé n’ọnụ.
Jehova, biko, kụwaa ndị a yiri ọdụm agba.
-
-
Ilu 30:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ha na-eripịa ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha
Nakwa ndị ogbenye.+
-