-
Jenesis 25:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ebreham wee kubie ume ma nwụọ mgbe o mere ezigbo agadi. Ọ kara nká, ndụ ya jukwara ya afọ. E wee lie ya otú e liri ndị nna nna ya.
-
-
2 Ndị Eze 22:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 “Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka e lie gị otú e liri nna nna gị hà. A ga-eli gị n’ili gị n’udo. Anya gị agaghịkwa ahụ ahụhụ niile m ga-ata obodo a.’”’” Ndị ozi ahụ wee gaa gwa eze ihe ha jetara.
-