Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 4:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ọ bụrụ na ị kọọ ihe n’ala, ọ gaghị emepụtara gị ihe nke ọma. Ị ga na-awagharị n’ụwa, ị gbara gaa ebe a, gị agbara gaa ebe a.”

  • Abụ Ọma 109:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ka ụmụ ya na-akpagharị na-arịọ arịrịọ,

      Ka ha si n’ụlọ ha dakpọsịrị adakpọsị gaa na-achọgharị ihe ha ga-eri.

  • Daniel 4:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 A ga-esi n’ebe ndị mmadụ bi chụpụ gị. Gị na anụ ndị bi n’ọhịa ga-ebi, ị ga na-atakwa ahịhịa ka ehi. Igirigi si n’eluigwe ga na-ede gị,+ oge asaa+ ga-agafekwa,+ ruo mgbe ị matara na ọ bụ Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ, nakwa na ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya