Maịka 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-ebe ákwá arịrị, tiekwa mkpu ákwá n’ihi ihe a.+ M ga-agba ụkwụ efu, gbarakwa ọtọ na-ejegharị.+ M ga na-eti mkpu dị ka nkịta ọhịa,Na-erukwa uju dị ka enyí nnụnụ.
8 M ga-ebe ákwá arịrị, tiekwa mkpu ákwá n’ihi ihe a.+ M ga-agba ụkwụ efu, gbarakwa ọtọ na-ejegharị.+ M ga na-eti mkpu dị ka nkịta ọhịa,Na-erukwa uju dị ka enyí nnụnụ.