Job 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ikpuru na ọkpụrụkpụ ájá kpuchiri m ahụ́.+ Ọnyá na abụ juru m n’ahụ́.+ Abụ Ákwá 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha na-ejizi oji karịa unyì.* A naghị ama ndị ha bụ n’okporo ámá. Ha ataala ahụ́, bụrụzie ọkpụkpụ ọkpụkpụ.+ Ha dịzi ka osisi kpọrọ nkụ.
8 Ha na-ejizi oji karịa unyì.* A naghị ama ndị ha bụ n’okporo ámá. Ha ataala ahụ́, bụrụzie ọkpụkpụ ọkpụkpụ.+ Ha dịzi ka osisi kpọrọ nkụ.