-
Job 20:26-29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 A ga-awụfu akụnụba ya niile n’ebe gbara oké ọchịchịrị.
Ọkụ a na-enweghị onye fụnwuru ya ga-eregbu ya.
Ọdachi ga-abịara onye ọ bụla fọrọ ndụ n’ụlọikwuu ya.
27 Eluigwe ga-ekpughe mmehie ya.
Ụwa ga-emegide ya.
28 Idei mmiri ga-ebupụ ụlọ ya.
Mmiri ga-ezosi ike n’ụbọchị iwe Chineke.*
29 Ọ bụ ihe a ka onye ajọ omume ga-eketa n’aka Chineke.
Ọ bụ ihe Chineke kwuru na a ga-ekenye ya.”
-