10 N’ihi ya, m ga-akpọnye ndị nwoke ọzọ ndị nwunye ha,
Nyekwa ndị ọzọ ubi ha.+
N’ihi na onye ọ bụla n’ime ha na-eji aghụghọ achọ ihe ga-abara naanị ya uru, malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu.+
Onye ọ bụla n’ime ha na-egwu wayo, ma onye amụma ma onye nchụàjà.+