Job 34:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 E nwere Onye na-anaghị ele ndị isi anya n’ihu,Onye na-anaghịkwa ahapụ ogbenye menyere ọgaranya,+N’ihi na ọ bụ ya kere ha niile.+ Ilu 14:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na-akparị Onye kere ya,+Ma onye na-emetere ogbenye ebere na-eto Onye kere ya.+ Ilu 22:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe jikọrọ ọgaranya na ogbenye bụ naỌ bụ Jehova kere ha abụọ.+ Malakaị 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị? Gịnịzi mere anyị ji na-aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emebi ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?
19 E nwere Onye na-anaghị ele ndị isi anya n’ihu,Onye na-anaghịkwa ahapụ ogbenye menyere ọgaranya,+N’ihi na ọ bụ ya kere ha niile.+
31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na-akparị Onye kere ya,+Ma onye na-emetere ogbenye ebere na-eto Onye kere ya.+
10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị? Gịnịzi mere anyị ji na-aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emebi ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?