-
Jenesis 18:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ebe ọ bụ na unu bịara na nke ohu unu, ka m wetara unu achịcha ka unu taa nweta ume. E mechaa, unu agawa ebe unu na-aga.” Ha sịrị ya: “Ọ dị mma. I nwere ike ime ihe i kwuru.”
-